1. Ihe Emere 20:1 IGBOB

1 O rue, na mb͕e ọb͕ub͕a arọ, na mb͕e ndi-eze nāpu ibu agha, na Joab dupuru ndi-dìnkpà nke usu-ndi-agha, bibie ala umu Amon, bia, nọchigide Raba n'agha. Ma Devid nānọdu na Jerusalem. Joab we tib͕ue Raba, kwada kwa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 20

Echiche 1. Ihe Emere 20:1 na onodu