4 O rue, mb͕e ihe a gasiri, na agha biliri na Gezea nke ebusoro ndi Filistia: mb͕e ahu Sibekai onye Husha tib͕uru Sipai, nke sitere n'umu Rafa: ewe me ka ha ruru ala.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 20
Echiche 1. Ihe Emere 20:4 na onodu