Jenesis 12:8 IGBOB

8 Ọ we si n'ebe ahu kwapu je ugwu ahu di n'Iru-anyanwu Bet-el, ọ ma ulo-ikwū-ya, Bet-el di n'Ọdida-anyanwu, Ai di n'Iru-anyanwu: o wuere Jehova ebe-ichu-aja n'ebe ahu, kpọkue aha Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 12

Echiche Jenesis 12:8 na onodu