Jenesis 14:14 IGBOB

14 Mb͕e Abram nuru na adọtara nwa-nne-ya n'agha, ọ chiputa ndi-ya eziri ibu agha, bú ndi amuru n'ulo-ya, ọgu iri-na-ise na iri na asatọ, ọ we nāchu ha rue Dan.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 14

Echiche Jenesis 14:14 na onodu