Jenesis 14:17 IGBOB

17 Eze Sọdọm we pua izute ya, mb͕e o siri na ntib͕u nke Kedoalaoma na ndi-eze ahu, bú ndi ya na ha yikọrọ, latasia, rue ndagwurugwu Shave (nke ahu bu Ndagwurugwu Eze).

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 14

Echiche Jenesis 14:17 na onodu