Jenesis 14:23 IGBOB

23 na m'gaghi-ewere ihe ma-ọli nime ihe ọ bula nke i nwere, site n'ogho we rue eriri-akpukpọ-ukwu, ka i we ghara isi, Mu onwem emewo Abram ka ọ buru ọgaranya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 14

Echiche Jenesis 14:23 na onodu