Jenesis 14:5 IGBOB

5 N'arọ nke-iri-na-anọ Kedoalaoma we bia, ya na ndi-eze ndi ya na ha yikọrọ, ha tib͕ue Refaim n'Ashterot-Kanaim, na Zuzim nime Ham, na Imim nime Shave-kiriataim,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 14

Echiche Jenesis 14:5 na onodu