13 Ọ si Abram, Mara nke-ọma na nkpuru-gi gābu ọbìa n'ala nābughi nke ha, ha gēfè kwa ha; ha gēweda ha ala nnù arọ;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 15
Echiche Jenesis 15:13 na onodu