Jenesis 25:16 IGBOB

16 ndia bu umu-ndikom Ishmael, ndia bu kwa aha-ha, n'obodo ntà nile ha, na n'ebe-ulo-ikwū nile ha; ndi-isi iri na abua dika mba nile ha si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 25

Echiche Jenesis 25:16 na onodu