Jenesis 25:20 IGBOB

20 Aisak b͕ara ọgu arọ abua mb͕e ọ lutara Rebeka na nwunye, bú nwa-nwayi Betuel onye Siria nke Padan-eram, nwa-nne-nwayi Leban onye Siria.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 25

Echiche Jenesis 25:20 na onodu