Jenesis 31:10 IGBOB

10 O rue, na mb͕e ìgwè ewu na aturu turu ime, na ewelirim anyam abua, hu nime nrọ, ma, le, nkpi nile nke nāb͕a ìgwè ewu dere ọcha, tu kwa agwa, tu kwa akika.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 31

Echiche Jenesis 31:10 na onodu