Jenesis 31:16 IGBOB

16 N'ihi na àkù nile nke Chineke napuworo nna-ayi, ọ bu ayi na umu-ayi nwe nke ahu: ub͕u a kwa, ihe ọ bula Chineke siri gi, me ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 31

Echiche Jenesis 31:16 na onodu