Jenesis 31:32 IGBOB

32 Onye ọ bula i gāchọta chi-gi-hà n'aka-ya, ọ gaghi-adi ndu: n'iru umu-nne-ayi mata ihe nke gi di n'akam, were n'onwe-gi. N'ihi na Jekob amaghi na Rechel zuru ha-ri ori.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 31

Echiche Jenesis 31:32 na onodu