Jenesis 31:41 IGBOB

41 Orú arọ a ka m'nọworo n'ulo-gi; m'efère gi arọ iri na anọ n'ihi umu-gi ndinyom abua, na arọ isi n'ihi ìgwè ewu na aturu-gi: i b͕anwewo kwa ugwọ-ọlum ub͕ò iri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 31

Echiche Jenesis 31:41 na onodu