Jenesis 33:1 IGBOB

1 Jekob we welie anya-ya abua, hu, ma le, Isọ nābia, ya na nnù ndikom. Ọ we ke umu-ya nye Lia, nye kwa Rechel, nye kwa ndinyom abua ahu nēje ozi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 33

Echiche Jenesis 33:1 na onodu