Jenesis 40:7 IGBOB

7 Ọ we jua ndi ahu nējere Fero ozi, ndi nọyere ya n'ebe anēdebe ndi-nkpọrọ n'ulo onye-nwe-ya, si, Gini mere iru-unu ji jọ njọ taa?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 40

Echiche Jenesis 40:7 na onodu