Jenesis 43:26 IGBOB

26 Josef we bata n'ulo-ya, ha we webatara ya onyinye-inata-iru-ọma ahu nke di n'aka-ha nime ulo, kpọ isi ala nye ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 43

Echiche Jenesis 43:26 na onodu