Jenesis 43:32 IGBOB

32 Ha we dọkwasiri ya nke ya iche, dọkwasikwara ha nke ha iche, dọkwasi-kwa-ra ndi Ijipt nke ha iche, bú ndi ya na ha nērikọ ihe: n'ihi na ndi Ijipt apughi isoro ndi-Hibru rie nri; n'ihi na ihe-árú ka nke ahu buru ndi Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 43

Echiche Jenesis 43:32 na onodu