Jenesis 43:9 IGBOB

9 Mu onwem gānọrọ ya mbe; n'akam ka i gājuta ya: ọ buru na emeghm ka ọ biakute gi, ọ buru kwa na akpotaghi m ya n'iru gi, emehiewokwam megide gi ubọchi ndum nile:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 43

Echiche Jenesis 43:9 na onodu