Jenesis 49:13 IGBOB

13 Zebulun, n'ọnu-miri nke oké osimiri ka o gēbi:Ya onwe-ya gānọ kwa n'ọnu-miri nke ub͕o.Akuku-ya gādi kwa n'akuku Zaidon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 49

Echiche Jenesis 49:13 na onodu