31 n'ebe ahu ka ha lìri Abraham na Sera nwunye-ya; n'ebe ahu ka ha lìri Aisak na Rebeka nwunye-ya; ọ bu kwa n'ebe ahu ka m'liri Lia:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 49
Echiche Jenesis 49:31 na onodu