Jenesis 49:33 IGBOB

33 Jekob we nyebie umu-ya ndikom iwu, chikọta ukwu-ya n'ihe-ndina-ya, kubie ume, ewe chikọta ya na umu-nna-ya n'ala-mọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 49

Echiche Jenesis 49:33 na onodu