Jenesis 49:7 IGBOB

7 Ihe anābu ọnu ka iwe-ha bu, n'ihi na ọ di ike;Ọnuma-ha bu kwa ihe anābu ọnu, n'ihi na o sika ike:M'gēkesa ha nime Jekob,B͕asa kwa ha n'Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 49

Echiche Jenesis 49:7 na onodu