Jenesis 5:24 IGBOB

24 Inok na Chineke we yikọ nējeghari: ọ nọghi kwa: n'ihi na Chineke kuru ya la.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 5

Echiche Jenesis 5:24 na onodu