Jenesis 5:29 IGBOB

29 ọ kpọ aha-ya Noa, si, Onye a gākasi ayi obi banyere ọlu-ayi, banyekwara ndọb͕u ayi ji aka-ayi adọb͕u onwe-ayi n'ọlu, bú nke putara n'ala Jehova buworo ọnu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 5

Echiche Jenesis 5:29 na onodu