Jenesis 7:7 IGBOB

7 Noa we si n'iru miri nke iju-miri ahu ba n'ub͕ọ ahu, ya na umu-ya ndikom na nwunye-ya na nwunye nile nke umu-ya ndikom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jenesis 7

Echiche Jenesis 7:7 na onodu