2. Ndi Kọrint 9:2 IGBOB

2 n'ihi na amataram obi di ọku unu, nke m'nānyara ndi Masedọnia isi bayere unu, na Akaia akwadebewo n'arọ gara aga; inu-ọku-unu kwali-kwa-ra obi ndi ka n'ọnu-ọgugu nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 9

Echiche 2. Ndi Kọrint 9:2 na onodu