2. Ndi Tesalọnaika 2:10 IGBOB

10 n'aghughọ nile kwa nke ajọ omume n'ebe ndi nāla n'iyì nọ; n'ihi na ha anaraghi ihu-n'anya nke ezi-okwu nke-ọma, ka ewe zọputa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 2

Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 2:10 na onodu