2. Ndi Tesalọnaika 2:16 IGBOB

16 Ma ka Ya onwe-ya, bú Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, na Chineke, bú Nna-ayi, Onye huru ayi n'anya nye kwa ayi nkasi-obi ebighi-ebi na ezi olile-anya nime amara,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 2

Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 2:16 na onodu