2. Ndi Tesalọnaika 2:3 IGBOB

3 unu ekwela ka onye ọ bula ghọb͕ue unu n'uzọ ọ bula: n'ihi na ọ gaghi-adi, ma ọ buru na nwezuga ahu ebughi uzọ bia, ewe kpughe onye ahu nēmebi iwu, bú nwa nke ila-n'iyì,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 2

Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 2:3 na onodu