4 onye nēmegide nēweli kwa onwe-ya elu imegide ihe nile anākpọ Chineke ma-ọbu nke bu ihe anāsọpuru dika Chineke; ya mere ọ nānọdu n'ulo nsọ nke Chineke, nēgosi onwe-ya si na ya bu Chineke.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 2
Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 2:4 na onodu