2. Ndi Tesalọnaika 3:11 IGBOB

11 N'ihi na ayi nuru okwu bayere ufọdu ndi nādighi-alu ọlu ọ bula, kama ha nētiye aka n'ọlu nke nābughi nke aka ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 3

Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 3:11 na onodu