2. Ndi Tesalọnaika 3:6 IGBOB

6 Ma ayi nēnye unu iwu, umu-nna-ayi, n'aha nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, ka unu nēze nwa-nna ọ bula nādighi-agazi ije, ọ dighi-eje kwa dika ozizí ahu enyere n'aka-ha idebe nke ha natara n'aka-ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 3

Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 3:6 na onodu