2. Ndi Tesalọnaika 3:7 IGBOB

7 N'ihi na unu onwe-unu matara otú unu nāghaghi iṅomi ayi: n'ihi na ayi abughi ndi nādighi-agazi ije n'etiti unu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Tesalọnaika 3

Echiche 2. Ndi Tesalọnaika 3:7 na onodu