Mak 9:18 IGBOB

18 ebe ọ bula o jidere ya, o we tie ya n'ala: ọ nāsu kwa ufufu n'ọnu, nāta kwa ikekere-ezé, nāta kwa aru: m'we gwa ndi nēso uzọ-Gi ka ha chupu ya; ma ba enweghi ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Mak 9

Echiche Mak 9:18 na onodu