4 Ubọchi ahu wee rue, Elkena we chua àjà, nye Penina nwunye-ya òkè ufọdu, nye kwa umu-ya ndikom na umu-ya ndinyom nile:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 1
Echiche 1. Samuel 1:4 na onodu