1. Samuel 1:7 IGBOB

7 Ọ bu kwa otú a ka Elkena nēme kwa-arọ, mb͕e ọ bula Hana rigoro n'ulo Jehova, otú a ka Penina nākpasu ya iwe; o we kwa ákwá, ghara iri ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 1

Echiche 1. Samuel 1:7 na onodu