26 Sọl we la kwa n'ulo-ya rue Gibea; ndi bu dìnkpà, ndi Chineke meturu obi-ha aka, we jeso ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 10
Echiche 1. Samuel 10:26 na onodu