1. Samuel 10:8 IGBOB

8 I gēbukwam uzọ rida rue Gilgal; ma, le, mu onwem nāridakute gi, isure àjà-nsure-ọku, na ichu ihe àjà nke àjà-udo: ubọchi asa ka i ganēche, rue mb͕e m'gābiakute gi, me ka i mara ihe i gēme.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 10

Echiche 1. Samuel 10:8 na onodu