3 Ndi-okenye Jebesh we si ya, Ra ayi aka ubọchi asa, ka ayi we zisa ndi-ozi n'ókè-ala nile nke Israel: ọ buru kwa na ọ dighi onye nāzọputa ayi, ayi gāpukuru kwa gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 11
Echiche 1. Samuel 11:3 na onodu