1. Samuel 12:21 IGBOB

21 unu ewezuga-kwa-la onwe-unu: n'ihi na mb͕e ahu ka unu ganēso n'azu ihe tọb͕ọrọ n'efu, nke nādighi-abà urù, nke nādighi-anaputa kwa, n'ihi na ihe tọb͕ọrọ n'efu ka ha bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 12

Echiche 1. Samuel 12:21 na onodu