1. Samuel 13:11 IGBOB

11 Samuel we si, Gini ka i meworo? Sọl we si, N'ihi na ahurum na ndi Israel esiwo n'ebe m'nọ b͕asa, ma gi onwe-gi abiaghi n'ubọchi akara àkà, ndi Filistia nāchikọta kwa onwe-ha na Mikmash;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 13

Echiche 1. Samuel 13:11 na onodu