1. Samuel 13:13 IGBOB

13 Samuel we si Sọl, I mewo ihe-nzuzu: i debeghi ihe Jehova, bú Chineke-gi, nyere n'iwu, bú nke O nyere gi n'iwu: n'ihi na ub͕u a Jehova gēmewori ka ala-eze-gi guzosie ike n'ebe Israel nọ rue mb͕e ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 13

Echiche 1. Samuel 13:13 na onodu