1. Samuel 13:22 IGBOB

22 O rue, n'ubọchi agha, na ahutaghi mma-agha ma-ọbu ube n'aka onye ọ bula n'etiti ndi soro Sọl na ndi soro Jonatan: ma ahutara n'aka Sọl na n'aka Jonatan nwa-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 13

Echiche 1. Samuel 13:22 na onodu