1. Samuel 14:17 IGBOB

17 Sọl we si ndi ya na ha nọ, Biko, gukọtanu, hu onye siworo n'etiti ayi pua. Ha we gukọta, ma, le, Jonatan na onye nēbu ihe-agha-ya anọghi ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 14

Echiche 1. Samuel 14:17 na onodu