1. Samuel 14:24 IGBOB

24 Ma achiri ndikom Israel n'ihe-ike ubọchi ahu: Sọl we b͕a ndi Israel iyi, si, Onye anābu ọnu ka nwoke ahu bu nke nēri nri rue anyasi, ru kwa mb͕e m'bọsiri ọ́bọ̀ n'aru ndi-irom. Ndi Israel nile we ghara idetu nri ọnu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 14

Echiche 1. Samuel 14:24 na onodu