1. Samuel 14:27 IGBOB

27 Ma Jonatan anughi mb͕e nna-ya b͕ara ndi Israel iyi: o we setipu ọnu-ọnu nkpa-n'aka nke di n'aka-ya, rutu ya nime ub͕ub͕ọ-manu-aṅu, weghachi aka-ya n'ọnu-ya; anya-ya we nwue enwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 14

Echiche 1. Samuel 14:27 na onodu