1. Samuel 14:36 IGBOB

36 Sọl we si, Ka ayi rida sochie ndi Filistia n'azu n'abali, luta ihe-ha n'agha rue ìhè ututu, ka ayi ghara kwa ikwe ka nwoke fọdu n'etiti ha. Ha we si, Me ihe ọ bula nke di nma n'anya-gi. Onye-nchu-àjà we si, Ka ayi biarue Chineke nso n'ebe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 14

Echiche 1. Samuel 14:36 na onodu