1. Samuel 14:49 IGBOB

49 Ma umu-ndikom Sọl bu Jonatan, na Ishvi, na Malki-shua: aha umu-ya ndinyom abua kwa: aha nke ada-ya bu Mirab, aha nke-ntà bu Maikal:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 14

Echiche 1. Samuel 14:49 na onodu