1. Samuel 15:33 IGBOB

33 Samuel we si, Dika mma-agha-gi meworo ndinyom ka ha b͕ara aka nwa, otú a ka nne-gi gāb͕ara aka nwa n'etiti ndinyom. Samuel we b͕ukasia Egag n'iru Jehova nime Gilgal.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 15

Echiche 1. Samuel 15:33 na onodu